English meaning to some Igbo words.
Mister – Maazị
Ajadu – Widow
Ugegbe – Mirror
AC/Fan – Ntụ oyi
Mpanaka – Lamp
Ihe Onyonyo – TV
Idei Mmiri – Flood
Usekwu – Kitchen
Prison – Ụlọ Mkpọrọ
Mahadum – University
Certificate – Asambodo
Bank – Ụlọ Akụ
Phone – Ekwentị
Fridge – Nju Oyi
1,000 – Otu Puku
Diviner – Ọgba Afa
Train – Ụgbọ Oloko
Midnight – Ime Abali
Orphan – Nwa mgbei
Neighbor – Agbataobi
Professor – Ọkammụta
Etc – Dere gabazia (dgz)
Bottle – Kalama/Ekpem/Ololo
